Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Mach p. 4
  • Mach 21-27

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 21-27
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Mach p. 4

Mach 21-27

1 SAMUEL 16-17

  • Abụ nke 7 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ọ Bụ Jehova Nwe Agha A”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 1 Sam. 16:​14, nakwa ihe e dere n’ala ala peeji amaokwu a​—Olee otú o si bụrụ na “mmụọ na-adịghị mma nke si n’ebe Jehova nọ menyewere [Sọl] ụjọ”? (it-2 871-872)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 16:​1-13 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs: (Nkeji 2) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)

  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Ka Ha Bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs: (Nkeji 3) Kpọọ onye ọrụ ibe gị, nwa akwụkwọ ibe gị, ma ọ bụ onye ezinụlọ unu i ziburu ozi ọma ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Nletaghachi: (Nkeji 3) Gaara onye nwere mmasị natara akwụkwọ ịkpọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nletaghachi. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Nletaghachi: (Nkeji 3) Gaara onye nwere mmasị natara akwụkwọ ịkpọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nletaghachi. Gwakwa ya gbasara jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 20)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 150

  • “Ihe Atọ Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịtụkwasị Jehova Obi”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ O Nweghị Ihe Kwesịrị Ime Ka Anyị Tụọ Egwu Mkpagbu.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 23 ¶16-19 na igbe dị na peeji nke 188

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 13 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya