Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Julaị p. 8
  • Ọgọst 1-7

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 1-7
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Julaị p. 8

Ọgọst 1-7

1 NDỊ EZE 1–2

  • Abụ nke 98 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ị̀ Na-esi n’Ihe Ndị I Mejọrọ Amụta Ihe?”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 1 Eze 2:37, 41-46​—Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’ihe Shimiaị mejọrọ? (w05 7/1 30 ¶1)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Eze 1:28-40 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Nye ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 11)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gosi ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Gwakwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 20)

  • Okwu: (Nkeji 5) km 1/15 2 ¶1-3​—Isiokwu: Mụta Ihe n’Aka Ndị Bụ́ Aka Ochie n’Ikwusa Ozi Ọma. (th ihe ọmụmụ nke 13)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 84

  • “Kpebie Ihe Ndị Ị Ga-eme n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ​—Tinye Akwụkwọ Ịga Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze”: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jiri Okwukwe Na-eme Ọtụtụ Ihe n’Ọrụ Onyenwe Anyị​—Tinye Akwụkwọ Ịga Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze.

  • “Kpebie Ihe Ndị Ị Ga-eme n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ​—Na-enye Aka n’Ebe A Na-arụ Ụlọ Ndị Nzukọ Jehova Nwe”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jiri Okwukwe Na-eme Ọtụtụ Ihe n’Ọrụ Onyenwe Anyị​—Na-enye Aka n’Ebe A Na-arụ Ụlọ Ndị Nzukọ Jehova Nwe.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 14

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 24 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya