Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Jenụwarị p. 10
  • Febụwarị 5-11

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 5-11
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Jenụwarị p. 10

FEBỤWARỊ 5-11

ABỤ ỌMA 1-4

Abụ nke 150 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Na-akwado Alaeze Chineke

(Nkeji 10)

[Kpọnye VIDIO bụ́ Ihe Akwụkwọ Abụ Ọma Na-ekwu.]

Ọchịchị ụmụ mmadụ na-ama Alaeze Chineke aka (Ọma 2:2; w21.09 15 ¶8)

Jehova na-enye mmadụ niile obere ohere fọrọnụ ka ha kpebie ma hà ga-akwado Alaeze ya (Ọma 2:10-12)

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe ìgwè mmadụ iwe ji ji ihe dị iche iche n’aka na-eme ngagharị iwe. 2. Ebe otu nwoke na-eto ndị òtù ya n’ámá egwuregwu, o welikwara ọkọlọtọ elu. 3. Ebe nwa akwụkwọ na-agụ egwú e ji eto mba. 4. Ebe onye soja bu nnukwu égbè n’aka. 5. Ebe mmadụ abụọ na-azọ ọchịchị na-agwa ọhaneze ihe ha ji ka ibe ha mma. 6. Ebe otu nwaanyị na-etinye vootu ya n’igbe ntụli aka.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘M̀ kpebisiri ike na agaghị m etinye aka n’ihe ọ bụla gbasara ndọrọ ndọrọ ọchịchị ụwa, ọ bụrụgodị na ọ ga-eme ka ihe siere m ike?’​—w16.04 29 ¶11.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 1:4​—Olee otú ndị ajọ omume si dịrị ka “mkpo ọka ifufe na-efesasị”? (it-1 425)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 3:1–4:8 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Malite Ya Ka Mkparịta Ụka Nkịtị​—Ihe Filip Mere

(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 2 nọmba nke 1-2.

5. Malite Ya Ka Mkparịta Ụka Nkịtị​—Na-eme Ka Filip

(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 2 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 32

6. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 5 ¶17-22, igbe 5A

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 61 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya