Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Mee p. 12-13
  • Jun 17-23

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 17-23
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Mee p. 12-13

JUN 17-23

ABỤ ỌMA 51-53

Abụ nke 89 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Ihe Ndị I Nwere Ike Ime Ka Ị Ghara Ime Mmehie Ndị Dị Oké Njọ

(Nkeji 10)

Echela na ị gaghị emehieli. E nweghị mmadụ na-enweghị ike ime ihe ọjọọ (Ọma 51:5; 2 Kọr. 11:3)

Nọgide na-eme ihe ndị ga-enyere gị aka ka gị na Jehova dịrị ná mma (Ọma 51:6; w19.01 14-15 ¶4-5)

Lụso echiche ọjọọ na ihe ndị na-adịghị mma na-abata gị n’obi ọgụ (Ọma 51:10-12; w15 6/15 14 ¶5-6)

Foto ndị na-egosi: Ebe otu nwa okorobịa na-eme ihe ndị gosiri na o ji ofufe Jehova kpọrọ ihe. 1. Ebe ọ na-agụ Baịbụl. 2. Ebe o ji obi ya niile na-ekpe ekpere. 3. Ebe ọ na-aza ajụjụ n’ọmụmụ ihe. 4. Ebe o ji ihe a na-akwagharị akwagharị na-agba àmà.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 52:2-4​—Gịnị ka amaokwu ndị a na-akọrọ anyị banyere Doeg? (it-1 644)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 51:1-19 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 2) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. (lmd isi nke 7 nọmba nke 3)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 2) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. (lmd isi nke 4 nọmba nke 4)

6. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Kụziere onye ahụ aha Chineke. (lmd isi nke 9 nọmba nke 5)

7. Ime Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs

(Nkeji 4) lff isi nke 14 nọmba nke 7 na Ụfọdụ Na-asị (lmd isi nke 11 nọmba nke 5)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 115

8. Ihe Ndị I Nwere Ike Ime Iji Mezie Ihe Ndị I Mejọrọ

(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Foto ndị na-egosi: Foto abụọ si na vidio bụ́ “Ihe Mere Mgbe M Na-eto Eto​—Olee Otú M Ga-esi Emezi Ihe Ndị M Mejọrọ?” 1. Thalila. 2. José.

Otú ọ sọkwara anyị gbalịa, anyị niile na-eme mmehie. (1 Jọn 1:8) Ọ bụrụ na anyị emehie, anyị ekwesịghị ikwe ka ihere ma ọ bụ ụjọ na anyị ga-abanye ná nsogbu mee ka anyị ghara ịgakwuru Jehova ka ọ gbaghara anyị ma nyere anyị aka. (1 Jọn 1:9) Ịgakwuru Jehova mgbe ọ bụla anyị mehiere bụ ihe mbụ anyị kwesịrị ime iji mezie ihe anyị mejọrọ.

Gụọ Abụ Ọma 51:1, 2, 17. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Olee otú ihe Devid kwuru n’amaokwu ndị a ga-esi eme ka anyị gakwuru Jehova ka o nyere anyị aka ma anyị mee mmehie dị oké njọ?

Kpọnye VIDIO bụ́ Ihe Mere Mgbe M Na-eto Eto​—Olee Otú M Ga-esi Emezi Ihe Ndị M Mejọrọ? Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a:

  • Olee ihe ụfọdụ mere ka Thalila na José mehie?

  • Gịnị na gịnị ka ha mere iji mezie ihe ndị ha mejọrọ?

  • Olee uru ha ritere maka na ha meziri ihe ndị ha mejọrọ?

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 10 ¶13-17, igbe 10B na 10CH

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 129 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya