Nke A Na-amụ Amụ
JENỤWARỊ 2020
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: MACH 2 RUO EPREL 5, 2020
© 2019 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
ISIOKWU AFỌ 2020:
‘Ya mere, gaanụ mee ndị na-eso ụzọ. Na-eme ha baptizim.’—MAT. 28:19.
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Ebe Jizọs na ndịozi ya na ndị ọzọ zukọrọ na Galili mgbe a kpọlitere ya n’ọnwụ, ya ana-agwa ha ka ha ‘gaa mee ndị na-eso ụzọ’ (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 1, paragraf nke 3 na nke 4)