MACH 24-30
ILU 6
Abụ nke 11 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Gịnị Ka Ndanda Nwere Ike Ịkụziri Anyị?
(Nkeji 10)
E nwere ihe ndị bara uru anyị ga-amụta ma anyị kirie ndanda (Ilu 6:6)
N’agbanyeghị na ndanda enweghị onye na-achị ha, ha na-agbakọ aka ọnụ arụsi ọrụ ike ma na-akwadebe maka ọdịnihu (Ilu 6:7, 8; it-1 115 ¶1-2)
Ọ ga-abara anyị uru ma anyị na-eme ka ndanda (Ilu 6:9-11; w00 9/15 26 ¶3-4)
© Aerial Media Pro/Shutterstock
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ilu 6:16-19—Ọ̀ bụ naanị mmehie ndị a kpọrọ aha n’amaokwu ndị a ka Jehova kpọrọ asị? (w00 9/15 27 ¶3)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ilu 6:1-26 (th ihe ọmụmụ nke 10)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Kpọọ onye ikwu gị kwụsịrịla ịga ozi ọma ka ọ bịa gere okwu ihu ọha pụrụ iche, sorokwa anyị mee Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 4 nọmba nke 3)
5. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa onye ị na-arụrụ ọrụ ka o nye gị ohere ka ị gaa Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 3 nọmba nke 3)
6. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Kpọọ onye ahụ ka ọ bịa gere okwu ihu ọha pụrụ iche, sorokwa anyị mee Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 5 nọmba nke 3)
Abụ nke 2
7. Ihe Ndị Jehova Kere Na-egosi na Ọ Chọrọ Ka Anyị Na-aṅụrị Ọṅụ—Ụmụ Anụmanụ Ndị Mara Mma
(Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Kpọnye VIDIO. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:
Gịnị ka ụmụ anụmanụ na-akụziri anyị banyere Jehova?
8. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 10)
9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) w23 Janụwarị, Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 1 Obi Sie Gị Ike na ‘Okwu Chineke Bụ Eziokwu’ ¶1-9