Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb25 Julaị p. 14-15
  • Ọgọst 25-31

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 25-31
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
mwb25 Julaị p. 14-15

ỌGỌST 25-31

ILU 28

Abụ nke 150 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Ihe Dị Iche n’Onye Ajọ Omume na Onye Ezi Omume

(Nkeji 10)

Onye ajọ omume na-atụkarị ụjọ. Ma, onye ezi omume na-akata obi (Ilu 28:1; w93 5/15 26 ¶2)

Onye ajọ omume anaghị ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị. Ma, onye ezi omume na-eme ezigbo mkpebi (Ilu 28:5; it-2 1139 ¶3)

Onye ajọ omume bụ́ ọgaranya enweghị ezigbo uru ọ bara. Ma, onye ezi omume dara ogbenye ka ya baa uru (Ilu 28:6; it-1 1211 ¶4)

Ebe nwanna nwoke obi siri ike, onye nọ n’ụlọ mkpọrọ, na-ele anya n’eluigwe na-ekpe ekpere.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ilu 28:14​—Gịnị ka ilu a na-adọ anyị aka ná ntị ka anyị zere? (w01 12/1 11 ¶2)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ilu 28:1-17 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gị na ya kwurịta ihe ga-eme ka agha na tigbuo zọgbuo kwụsị. (lmd isi nke 5 nọmba nke 5)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gị na ya kwurịta ihe ga-eme ka agha na tigbuo zọgbuo kwụsị. (lmd isi nke 5 nọmba nke 4)

6. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 2) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Gị na ya kwurịta ihe ga-eme ka agha na tigbuo zọgbuo kwụsị. (lmd isi nke 1 nọmba nke 4)

7. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gị na ya kwurịta ihe ga-eme ka agha na tigbuo zọgbuo kwụsị. (lmd isi nke 2 nọmba nke 4)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 112

8. Ị̀ Kpọrọ Tigbuo Zọgbuo Asị?

(Nkeji 6) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Ebe nwatakịrị nwoke na-agba vidio gem. Obi ya niile dị na gem ahụ ọ na-agba.

Onye malitere tigbuo zọgbuo bụ Setan bụ́ Ekwensu, onye Jizọs kpọrọ “ogbu mmadụ.” (Jọn 8:44) Mgbe ndị mmụọ ozi sooro Setan nupụrụ Chineke isi, tigbuo zọgbuo bịaziri ju n’ụwa nke na n’anya Chineke, ụwa emebiela. (Jen. 6:11) Ka ọgwụgwụ ụwa Setan a e ji ime mpụ mara na-eru nso, ọtụtụ ndị na-eme tigbuo zọgbuo, ha anaghịkwa ejide onwe ha.​—2 Tim. 3:1, 3.

Gụọ Abụ Ọma 11:5. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a:

  • Olee otú Jehova si were ndị hụrụ tigbuo zọgbuo n’anya, ọ̀ bụkwa n’ihi gịnị?

  • Olee otú ihe ndị a na-eme n’egwuregwu nakwa n’ihe ndị e ji atụrụ ndụ si egosi na ndị mmadụ hụrụ tigbuo zọgbuo n’anya?

Gụọ Ilu 22:24, 25. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a:

  • Olee otú ihe ndị anyị ji atụrụ ndụ na ndị anyị na ha na-anọkarị nwere ike isi mee ka anyị gbanwee otú anyị si ele tigbuo zọgbuo anya?

  • Olee otú ihe ndị anyị ji atụrụ ndụ nwere ike isi gosi na anyị hụrụ ime tigbuo zọgbuo n’anya?

9. Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme n’Ọnwa Septemba

(Nkeji 9)

Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-ekwu okwu a. Mee ka ụmụnna nwee mmasị iso mee mkpọsa a, kwuokwa otú a haziri ọgbakọ unu ga-esi eme ya.

Kpọnye VIDIO Bụ́ Udo Ga-emecha Dị (Abụ Mgbakọ Ukwu Afọ 2022).

10. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) lfb isi nke 12-13

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 113 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya