Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb25 Septemba p. 3
  • Septemba 8-14

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Septemba 8-14
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
mwb25 Septemba p. 3

SEPTEMBA 8-14

ILU 30

Abụ nke 136 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. “Emela Ka M Daa Ogbenye, Enyekwala M Akụnụba”

(Nkeji 10)

Ọ bụ ịtụkwasị Chineke obi na-eme ka mmadụ nwee ezigbo obi ụtọ, ọ bụghị akụnụba (Ilu 30:8, 9; w18.01 24-25 ¶10-12)

Afọ anaghị eju onye anyaukwu eju (Ilu 30:15, 16; w87 5/15 30 ¶14)

Ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ka ị ghara ịna-eji ụgwọ aghara aghara ma na-echekasị onwe gị otú na-ekwesịghị ekwesị (Ilu 30:24, 25; w11 6/1 10 ¶3)

Ebe nwatakịrị nwaanyị na-atụnye mkpụrụ ego n’ololo, mama ya ejiri obi ụtọ na-ele ya.

IHE UNU NWERE IKE IJI EME OFUFE EZINỤLỌ: Kwurịtanụ otú onye ọ bụla n’ezinụlọ unu si ele ego anya.​—w24.06 13 ¶18.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ilu 30:26​—Gịnị ka ewi nkume nwere ike ịkụziri anyị? (w09 4/15 17 ¶11-13)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ilu 30:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Jiri Ụlọ Nche Nke 1 2025 malite mkparịta ụka. (lmd isi nke 1 nọmba nke 3)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. (lmd isi nke 9 nọmba nke 3)

6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere

(Nkeji 4) Okwu. ijwbq isiokwu nke 102​—Isiokwu: Ịgba Chaa Chaa Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ? (th ihe ọmụmụ nke 7)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 80

7. Ekwela Ka Udo Na-abụghị nke Ezigbo Ya Duhie Gị​—Chibisa Selemani

(Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Kpọnye VIDIO. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Gịnị ka ị mụtara n’ihe Nwanna Selemani kọrọ gbasara mkpebi o mere nke mere ka o nwee ezigbo obi ụtọ, obi eruokwa ya ala?

8. Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Ọnwa Septemba

(Nkeji 10) Kpọnye VIDIO.

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) lfb isi nke 16-17

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 128 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya