Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
Ị̀ MAARA?
Chineke Nyere Iwu Banyere Ịdị Ọcha Tupu Ndị Sayensị Amata Uru Ọ Bara
Irubere iwu Chineke nyere gbasara ịdị ọcha isi baara ndị Izrel uru mgbe ndị sayensị na-amatabeghị banyere ya.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa SAYENSỊ NA BAỊBỤL, pịzie IHE NDỊ BAỊBỤL KWURU GBASARA SAYENSỊ BỤ EZIOKWU.
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Olee Otú M Ga-esi Agwa Ndị Mụrụ M Okwu Gbasara Iwu Ndị Ha Nyere M?
Mụta otú ị ga-esi na-akwanyere papa gị na mama gị ùgwù ma ị gwawa ha okwu. Uru ọ ga-abara gị nwere ike iju gị anya.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa NDỊ NA-ETO ETO, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.