Isiokwu Ndị Gbara Na JW.ORG
È KERE YA EKE?
Otú Urukurubụba A Na-akpọ Cabbage White Si Edowe Nku Ya Ka V Ma Ọ Nyawa Anwụ
Olee ihe pụrụ iche ndị njinia chọpụtara gbasara urukurubụba a na-akpọ cabbage white nyeere ha aka imepụta ihe ndị na-esi n’anyanwụ enweta ikike eletrik ndị ka mma?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa SAYENSỊ NA BAỊBỤL, pịzie È KERE YA EKE?
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Di na Nwunye Ga-eme Mgbe Ha Na-enweghị Otu Olu
Olee otú ndị di na nwunye nwere ike isi na-edozi esemokwu ka ha nwee ike ịna-adị n’udo?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa ALỤMDI NA NWUNYE NA EZINỤLỌ, pịzie ALỤMDI NA NWUNYE.