Nke A Na-amụ Amụ
MEE 2021
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: JULAỊ 5 RUO ỌGỌST 1, 2021
© 2021 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Mgbe Jizọs laghachiri n’eluigwe, ndị na-eso ụzọ ya ji ịnụ ọkụ n’obi kwusaa ozi ọma na Jeruselem na n’ọtụtụ ebe ndị ọzọ (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 20, paragraf nke 1)