Nke A Na-amụ Amụ
JENỤWARỊ 2022
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: FEBỤWARỊ 28 RUO EPREL 3, 2022
© 2021 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
ISIOKWU AFỌ 2022:
“Ihe ọma agaghị akọ ndị na-achọ Jehova.”—ỌMA 34:10
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
N’oge oké mkpagbu, Gọg nke Megọg nwere ike ịbịa lụso anyị ọgụ n’ụlọ anyị. Ma, obi kwesịrị isi anyị ike na Jizọs na ndị mmụọ ozi ma ihe niile na-emenụ. Ha ga-echebekwa anyị (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 1, paragraf nke 13)