Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
IHE NDỊ E JI EGO I NYERE N’ONYINYE EME
Ibipụta Akwụkwọ Kacha Mkpa n’Ụwa
Ịsụgharị Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ na ibipụta ya na-ewe ọtụtụ ihe karịa ka i nwere ike iche.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME.
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
“Ime Mpụ na Ịhụ Ego n’Anya Kpataara M Ezigbo Nsogbu”
Ọ bụ mgbe a tọhapụchara Artan n’ụlọ mkpọrọ ka ọ mụtara na ihe Baịbụl kwuru gbasara ịhụ ego n’anya bụ eziokwu.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ.