Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
IHE NDỊÀMÀ JEHOVA KỌRỌ
Ọ Bụ A Kwaa A Kwụrụ n’Agbanyeghị Ọrịa Ọjọọ Bịara Ya
Kemgbe ihe karịrị afọ iri abụọ na atọ, Nwanna Nwaanyị Virginia na-arịa otu ọrịa nke na-eme ka ahụ́ mmadụ kpọnwụọ. Ma, olileanya o nwere na-akasi ya obi ma na-echebe ya.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịa AKỤKỌ GBASARA NDỊÀMÀ JEHOVA, pịzie IDI NSOGBU.
ṄOMIE OKWUKWE HA
Mmụọ nsọ mere ka Miriam bụ́ onye amụma nwaanyị duo ụmụ nwaanyị ndị Izrel mgbe ha na-abụ abụ mmeri n’akụkụ Oké Osimiri Uhie. Anyị nwere ike isi n’otú o si bie ndụ mụta inwe obi ike, okwukwe, na ịdị umeala n’obi.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie ṄOMIE OKWUKWE HA.