Nke A Na-amụ Amụ
MEE 2022
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: JULAỊ 4 RUO ỌGỌST 7, 2022
© 2022 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Mkpughe isi 21 kwuru gbasara Jeruselem Ọhụrụ nke “si n’eluigwe, ebe Chineke nọ, na-agbadata.” N’ime otu puku afọ ahụ Jizọs ga-achị, ọ ga-ewetara ụmụ mmadụ rubeere Chineke isi ọtụtụ ngọzi (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 21, paragraf nke 14 ruo na nke 16)