Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
IHE NDỊ E JI EGO I NYERE N’ONYINYE EME
Ị ga-ahụ otú e si agba mbọ ka JW Library® na-arụ ọrụ nke ọma ma na-akakwu mma.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Otú Ka Mma Ị Ga-esi Na-ele Àgwà Ndị Na-adịghị Gị Mma Anya
Kama ikwe ka àgwà na-adịghị gị mma di gị ma ọ bụ nwunye gị nwere mee ka gị na ya sewe okwu, mụta otú ị ga-esi mee ka ọ ghara ịna-ewe gị iwe.
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Ihe ndị mere Antonio mgbe ọ na-eme tigbuo zọgbuo, na-aṅụ ọgwụ ike, na-aṅụkwa oké mmanya mere ka o chee na ndụ enweghị isi na ọdụ. Gịnị mere o ji gbanwee obi ya?