Ụlọ Nche A Na-amụ Amụ
JENỤWARỊ 2023
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: FEBỤWARỊ 27 RUO EPREL 2, 2023
© 2022 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
ISIOKWU AFỌ 2023:
“Okwu gị niile bụ eziokwu.”—ỌMA 119:160
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Ndị bụ́ aka ochie n’idepụta ihe depụtara ọtụtụ Akwụkwọ Nsọ Hibru. Ha gbara ezigbo mbọ hụ na ihe ndị ha dere bụ eziokwu (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 1, paragraf nke 5)