Nke A Na-amụ Amụ
MEE 2023
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: JULAỊ 10 RUO ỌGỌST 13, 2023
© 2023 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Kemgbe afọ 1919, ọtụtụ ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ụmụaka ahapụla Babịlọn Ukwu, malitekwa ịga ije ‘n’Ụzọ Dị Nsọ’ (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 22, paragraf nke 8)