Nke A Na-amụ Amụ
ỌKTOBA 2024
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: DISEMBA 9, 2024 RUO JENỤWARỊ 5, 2025
© 2024 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.