Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yb15 p. 170
  • Achọburu M Ịkwụsị Ife Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Achọburu M Ịkwụsị Ife Chineke
  • Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Mere Otu Ụkọchukwu Ji Hapụ Chọọchị Ya
    Teta!: Ihe Mere Otu Ụkọchukwu Ji Hapụ Chọọchị Ya
  • Ike Okpukpe Gwụrụ M
    Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ
  • Jehova Emeerela M Ihe Ọma Na-erughịrị M
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • “Achọrọ M Ijere Chineke Ozi”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2015
yb15 p. 170
Foto dị na peeji nke 171

DỌMINIKAN RIPỌBLIK

Achọburu M Ịkwụsị Ife Chineke

Martín Paredes

  • A MỤRỤ YA N’AFỌ 1976

  • E MERE YA BAPTIZIM N’AFỌ 1991

  • ONYE Ọ BỤ Martín mụtara eziokwu mgbe ọ nọ n’ụlọ akwụkwọ seminarị. Kemgbe ahụ, o nyerela ọtụtụ ndị aka ha efewe Chineke.

Foto dị na peeji nke 170

A MỤRỤ m n’ezinụlọ na-ekpesi Chọọchị Katọlik ike. Ha chọkwara ka m bụrụ ụkọchukwu. N’ihi ya, mgbe m dị afọ iri na abụọ, m bidoro ịmụ ihe ọmụmụ atọ. Ọ bụkwa ndị ụkọchukwu atọ kụziiri m ihe ọmụmụ ndị ahụ. N’afọ 1990, mgbe m dị afọ iri na anọ, a kpọrọ m ka m bịa gụọ akwụkwọ n’otu n’ime ụlọ akwụkwọ seminarị kacha mma na Dọminikan Ripọblik.

M bidoro ime nke ọma n’ụlọ akwụkwọ a. Ndị nkụzi anyị gwara m na m jiri aka ahụ m ji, m ga-abụ bishọp. Ma ike ịgụ akwụkwọ ebe ahụ gwụrụ m n’ihi na ha na-akụziri anyị echiche mmadụ, kama ịkụziri anyị ihe Baịbụl kwuru. Ihe ọzọkwa bụ na ndị ụkọchukwu anyị na-akwa iko aghara aghara. E nwedịrị mgbe ha chọrọ idina m n’ike. Ọ bụzi mgbe ahụ ka m chọrọ ịkwụsị ife Chineke.

N’oge ahụ, otu di na nwunye bụ́ ndị ozi ala ọzọ bịara na seminarị anyị nye onye na-ahaziri anyị ego akwụkwọ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè. M naara ya akwụkwọ ahụ, si n’isi gụchaa ya. Mgbe m gụchara ya, m kwuru n’obi m, sị, ‘Ọ bụ ihe a ka m na-achọ.’ M pụrụ n’ụlọ akwụkwọ seminarị ahụ, mụ na Ndịàmà Jehova ebido ịmụ Baịbụl. M bidokwara ịga ọmụmụ ihe ha. Mgbe ọnwa asatọ gachara, ya bụ, n’ọnwa Julaị, afọ 1991, e mere m baptizim. M bidokwara ịsụ ụzọ. M mechakwara lụọ Nwanna Nwaanyị María. Yanwakwa bụ ọsụ ụzọ. Kemgbe afọ 2006, mụ na ya bụ ọsụ ụzọ pụrụ iche. Kama ịkwụsị ife Chineke, m na-enyeziri ndị chọrọ ịma onye Chineke bụ aka ka ha fewe ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya