Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2017
Akụkọ Ozi nke Afọ Ije Ozi 2016 Dịkwa na Ya
Akwụkwọ a bụ nke ․․․․․
Ebe E Si Nweta Foto: Peeji nke 110: Baịbụl Jọjin: National Center of Manuscripts
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr418.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
E Bipụtara Ya n’Ọnwa Febụwarị 2017
© 2016
Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania