Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwcl isiokwu 26
  • Ha Chọtara “Nkume Pel Dị Oké Ọnụ”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ha Chọtara “Nkume Pel Dị Oké Ọnụ”
  • Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • ‘Ịchọta Nkume Pel Dị Nnọọ Oké Ọnụ Ahịa’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Ịchọ “Nkume Pel Dị Oké Ọnụ Ahịa” taa
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Ka Obi Gị Dịrị n’Akụ̀ Bara Ezigbo Uru
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
  • Ihe Atụ Ndị Gbasara Alaeze Chineke
    Jizọs Bụ Ụzọ, Eziokwu, na Ndụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ
ijwcl isiokwu 26

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Ha Chọtara “Nkume Pel Dị Oké Ọnụ”

Jizọs kụziri na Alaeze Chineke ga-akwụsị nsogbu ndị mmadụ na-enwe taa. (Matiu 6:10) Na Matiu 13:44-46, o mere ihe atụ abụọ iji gosi uru eziokwu banyere Alaeze Chineke bara. Ihe atụ abụọ ahụ bụ:

Foto ndị na-egosi mmadụ abụọ Jizọs ji maa atụ. 1. Ebe otu nwoke na-egwu ala ma hụ otu ihe tụrụ ya n’anya. 2. Nwoke ọzọ ji otu akụ̀ n’aka ma na-achị ọchị.
  • Otu nwoke nọ na-arụ ọrụ n’otu ala ma hụ akụ̀ e zoro n’ala ahụ.

  • Otu onye ahịa na-achọ nkume pel mara mma hụrụ nkume pel dị oké ọnụ.

Ha abụọ ji obi ụtọ gaa ree ihe niile ha nwere ka ha nwee ike ịzụta akụ̀ ahụ ha hụrụ. Mmadụ abụọ a nọchiri anya ndị ji ihe banyere Alaeze Chineke kpọrọ ezigbo ihe, nke na ha na-ahapụ ọtụtụ ihe iji nweta ngọzi Alaeze ahụ. (Luk 18:29, 30) Na vidio a, ị ga-ahụ otú mmadụ abụọ e gosiri na ya si mee ka mmadụ abụọ ahụ Jizọs ji maa atụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya