Katri Haarla: Achọtala M Ihe M Na-achọ
Otu n’ime ụmụ nwaanyị mbụ bụ́ ndị ụkọchukwu na Finland mechara hụ ihe ọ nọ na-achọ kemgbe, ya bụ, ndị ọ ga-ewere ka ndị ezinụlọ ya, ndị ya na ha ga na-efekwa Chineke.
O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.
Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.