- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
LEVITIKỌS
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
2
3
4
5
Mmehie dị iche iche na àjà a na-achụ maka nke ọ bụla (1-6)
Ihe ndị ogbenye nwere ike iweta ka e jiri chụọrọ ha àjà (7-13)
Ihe onye mehiere n’amaghị ụma ga-eweta (14-19)
6
7
Iwu e nyere gbasara àjà dị iche iche (1-21)
E nyere iwu ka a ghara iri abụba ma ọ bụ ọbara (22-27)
Òkè ndị nchụàjà (28-36)
Okwu mmechi gbasara àjà dị iche iche (37, 38)
8
9
10
Jehova zitere ọkụ, ya eregbuo Nedab na Abaịhu (1-7)
Iwu e nyere ndị nchụàjà gbasara ịṅụ mmanya na iri ihe (8-20)
11
12
13
14
15
16
17
A ga na-achụ àjà n’ụlọikwuu (1-9)
E nyere iwu ka a ghara iri ọbara (10-14)
Iwu e nyere gbasara anụ nwụrụ anwụ (15, 16)
18
19
20
Ife Molek; ime mgbaasị (1-6)
Na-adị nsọ, na-asọpụrụ ndị mụrụ gị (7-9)
A ga-egbu ndị dara iwu e nyere gbasara mmekọahụ (10-21)
Dịrịnụ nsọ ka a ghara ịchụpụ unu n’ala ahụ (22-26)
A ga-egbu ndị na-eme mgbaasị (27)
21
Ndị nchụàjà ga-adị nsọ, ha agaghịkwa emerụ onwe ha (1-9)
Onyeisi nchụàjà agaghị emerụ onwe ya (10-15)
Ndị nwere nkwarụ agaghị abụ ndị nchụàjà (16-24)
22
Ndị nchụàjà ga-adị nsọ, ha ga na-erikwa ihe dị nsọ (1-16)
Naanị anụmanụ ahụ́ dị mma ka Chineke na-anabata (17-33)
23
24
Mmanụ e ji amụ ọkụ ndị dị n’ụlọikwuu (1-4)
Achịcha a na-enye Chineke (5-9)
E ji nkume tụgbuo onye kwutọrọ aha Chineke (10-23)
25
Afọ Izu Ike (1-7)
Afọ Nnwere Onwe (8-22)
Mmadụ iwereghachi ụlọ ya ma ọ bụ ala ya (23-34)
Otú a ga-esi na-emeso ndị ogbenye (35-38)
Iwu ndị e nyere gbasara ịgba ohu (39-55)
26
27
Ịgbara ihe ndị e kwere ná nkwa (1-27)
Ihe ndị e wepụtara iche ka ha bụrụzie nke Jehova (28, 29)
Ịgbara otu ụzọ n’ụzọ iri (30-34)