- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
NDỊ IKPE
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Juda na Simiọn meriri n’agha (1-20)
A chụpụghị ndị Jebus bi na Jeruselem (21)
Ezinụlọ Josef weghaara Betel (22-26)
A chụpụchaghị ndị Kenan (27-36)
2
3
Jehova nwalere ndị Izrel (1-6)
Ọtniel bụ onye mbụ kpere ndị Izrel ikpe (7-11)
Onyeikpe aha ya bụ Ehud gburu Eze Eglọn (12-30)
Onyeikpe aha ya bụ Shamga (31)
4
Eze ndị Kenan bụ́ Jebin mesiri ndị Izrel ike (1-3)
Debora onye amụma nwaanyị na Berak (4-16)
Jeel gburu ọchịagha aha ya bụ Sisera (17-24)
5
6
Ndị Midian mesiri ndị Izrel ike (1-10)
Mmụọ ozi gwara Gidiọn na Jehova nọnyeere ya (11-24)
Gidiọn kwaturu ebe ịchụàjà Bel (25-32)
Chineke wụkwasịrị Gidiọn mmụọ ya (33-35)
Gidiọn ji ajị anụ mata ihe ga-eme (36-40)
7
8
Ndị Ifrem sesara Gidiọn okwu (1-3)
A chụrụ ndị eze Midian ọsọ, gbuo ha (4-21)
Gidiọn ekweghị abụ eze (22-27)
Ihe a kọrọ gbasara Gidiọn na ezinụlọ ya (28-35)
9
E chiri Abimelek eze na Shikem (1-6)
Ilu Jotam tụrụ (7-21)
Abimelek chịrị ọchịchị aka ike (22-33)
Abimelek lụsoro Shikem agha (34-49)
Otu nwaanyị kụriri Abimelek isi; ya anwụọ (50-57)
10
Ndị ikpe aha ha bụ Tola na Jeya (1-5)
Ndị Izrel nupụụrụ Chineke isi, mechaa chegharịa (6-16)
Ndị Amọn bịara ịlụso ndị Izrel agha (17, 18)
11
A chụpụrụ Jefta, e mechaa ya abụrụ onyeisi (1-11)
Jefta zigaara eze ndị Amọn ozi (12-28)
Nkwa Jefta kwere; ada ya nwaanyị (29-40)
12
Jefta na ndị Ifrem lụrụ agha (1-7)
Ndị ikpe aha ha bụ Ibzan, Ịlọn, na Abdọn (8-15)
13
14
Samsịn chọrọ ịlụ nwaanyị Filistia (1-4)
Mmụọ Jehova mere ka Samsịn gbuo ọdụm (5-9)
Ilu Samsịn tụrụ n’agbamakwụkwọ ya (10-19)
A kpọọrọ nwunye Samsịn kpọnye nwoke ọzọ (20)
15
16
17
18
19
20
21