- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
SAMUEL NKE MBỤ
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Elkena na ndị nwunye ya abụọ (1-8)
Mgbe Hana na-amụtabeghị nwa, o kpere ekpere ka ọ mụta nwa nwoke (9-18)
Hana mụrụ Samuel, nyekwa ya Jehova (19-28)
2
3
4
5
6
7
Ndị Kiriat-jierim gara bulata Igbe Ọgbụgba Ndụ (1)
Samuel gwara ndị Izrel ka ha na-efe naanị Jehova (2-6)
Ndị Izrel nọ na Mizpa merie ndị Filistia (7-14)
Samuel nọ na-ekpere ndị Izrel ikpe (15-17)
8
Ndị Izrel gwara Samuel ka ọ họpụtara ha eze (1-9)
Samuel gwara ndị Izrel ihe eze ha ga na-eme ha (10-18)
Jehova họpụtaara ndị Izrel eze otú ha chọrọ (19-22)
9
10
E tere Sọl mmanụ ka ọ bụrụ eze (1-16)
A kpọpụtara Sọl, gwa ndị Izrel na ọ bụ ya ga-abụ eze ha (17-27)
11
12
13
Sọl họpụtara ndị ga na-aga agha (1-4)
Sọl mere ihe a na-enyeghị ya ikike ime (5-9)
Samuel baara Sọl mba (10-14)
Ndị Izrel enweghị ngwá agha (15-23)
14
Ike Jonatan nọ na Mikmash kpaa (1-14)
Chineke mere ka ndị Izrel merie ndị iro ha (15-23)
Sọl ebughị ụzọ chee echiche tupu ya emee ka ndị Izrel ṅụọ iyi (24-46)
Ezinụlọ Sọl na agha Sọl lụrụ (47-52)
15
Sọl nupụrụ isi hapụ igbu Egag (1-9)
Samuel baara Sọl mba (10-23)
Jehova jụrụ Sọl ka ọ gharazie ịbụ eze (24-29)
Samuel gburu Egag (30-35)
16
Samuel tere Devid mmanụ ka ọ bụrụ eze ga-anọchi Sọl (1-13)
Mmụọ Chineke si n’ime Sọl pụọ (14-17)
Devid ghọrọ onye na-akpọrọ Sọl ụbọ akwara (18-23)
17
18
Devid na Jonatan ghọrọ enyi (1-4)
Otú Devid si emeri n’agha mere ka Sọl nwewere ya anyaụfụ (5-9)
Sọl nwara igbu Devid (10-19)
Devid lụrụ Maịkal nwa Sọl (20-30)
19
20
21
22
Devid gara Adọlam, gaakwa Mizpe (1-5)
Sọl nyere iwu ka e gbuo ndị nchụàjà nọ na Nọb (6-19)
Abayata gbara ọsọ (20-23)
23
Devid napụtara ndị bi na Kaịla (1-12)
Sọl nọ na-achụgharị Devid (13-15)
Jonatan gara gbaa Devid ume (16-18)
Ọ fọrọ obere ka Sọl jide Devid (19-29)
24
25
Mgbe Samuel nwụrụ (1)
Nebal anabataghị ndị Devid ziri ozi (2-13)
Abigel kpara àgwà onye ma ihe (14-35)
Jehova mere ka Nebal onye nzuzu nwụọ (36-38)
Abigel ghọrọ nwunye Devid (39-44)
26
27
28
29
30
31