- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
2 SAMUEL
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
2
Devid ghọrọ eze Juda (1-7)
Ish-boshet ghọrọ eze Izrel (8-11)
Agha ezinụlọ Devid na ezinụlọ Sọl lụrụ (12-32)
3
Ezinụlọ Devid nọ na-esikwu ike (1)
Ụmụ Devid ndị nwoke (2-5)
Abna bịara kwadowezie Devid (6-21)
Joab gburu Abna (22-30)
Devid ruuru Abna uju (31-39)
4
5
E chiri Devid eze Izrel niile (1-5)
Devid weghaara Jeruselem (6-16)
Devid meriri ndị Filistia (17-25)
6
7
Ọ bụghị Devid ga-arụ ụlọ nsọ Chineke (1-7)
Chineke kwere Devid nkwa na alaeze ya ga-adịgide (8-17)
Ekpere Devid kpere iji kelee Chineke (18-29)
8
9
10
11
Devid na Bat-shiba kwara iko (1-13)
Devid kpara nkata ka e gbuo Yuraya (14-25)
Devid kpọọrọ Bat-shiba lụwa (26, 27)
12
Netan gara baara Devid mba (1-15a)
Nwa Bat-shiba nwụrụ (15b-23)
Bat-shiba mụrụ Solomọn (24, 25)
Joab weghaara Raba bụ́ obodo ndị Amọn (26-31)
13
Amnọn dinara Tema n’ike (1-22)
Absalọm gburu Amnọn (23-33)
Absalọm gbagara Geshọ (34-39)
14
Joab na otu nwaanyị Tekoa (1-17)
Devid matara nkata Joab kpara (18-20)
Devid kwere ka Absalọm lọta (21-33)
15
Absalọm kpara nkata weghara ọchịchị (1-12)
Devid si na Jeruselem gbapụ (13-30)
Ahitofel kwadowere Absalọm (31)
Devid dunyere Hushai ka ọ gaa mee ka ndụmọdụ Ahitofel ghara ịba uru (32-37)
16
Zaịba ghagidere Mefiboshet ụgha (1-4)
Shimiaị kpọrọ Devid iyi (5-14)
Absalọm nabatara Hushaị (15-19)
Aro Ahitofel tụụrụ Absalọm (20-23)
17
Hushaị tụrụ aro mere e ji hapụ nke Ahitofel (1-14)
A gara gwa Devid na Absalọm ga-egbu ya, ya agbaa ọsọ (15-29)
18
19
Devid ruuru Absalọm uju (1-4)
Joab baara Devid mba (5-8a)
Devid laghachiri Jeruselem (8b-15)
Shimiaị rịọrọ Devid ka ọ gbaghara ya (16-23)
Devid chọpụtara na aka Mefiboshet dị ọcha (24-30)
Devid gọziri Bazilaị (31-40)
Ebo iri n’Izrel wesara ebo Juda iwe (41-43)
20
Shiba nwara iweghara ọchịchị; Joab gburu Amesa (1-13)
Ndị agha Devid chụrụ Shiba ọsọ, e gbupụkwara ya isi (14-22)
Ndị ha na Devid so na-achị (23-26)
21
22
23
24
Devid mehiere maka na ọ gụrụ ndị obodo ya ọnụ (1-14)
Ọrịa na-efe efe gburu puku mmadụ iri asaa (15-17)
Devid rụrụ ebe ịchụàjà (18-25)