Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
October 8, 2000
Ì Kwesịrị Ikwere Ihe Nile Ị Nụrụ?
Ihe ka ọtụtụ n’ime anyị na-enweta ọtụtụ ihe ọmụma kwa ụbọchị. Ò si n’ụzọ dịgasị aṅaa abịa? Olee otú ị pụrụ isi mara nke bụ́ eziokwu na nke bụ́ ụgha?
3 Mgbasa Echiche Pụrụ Ịdị Oké Njọ
9 Abụla Onye E Duhiere Site ná Mgbasa Echiche!
15 Gịnị Mere “Ọrụ A Ga-arụ Ruo Ogologo Ndụ Nile”?
20 Ị̀ Maara?
24 Nchegbu M Bụ́ Isi—Ịnọgide Na-eguzosi Ike n’Ihe
29 Ikiri Ụwa
N’ihi Gịnị Ka M Ji Dị Nnọọ Gịrịgịrị? 12
Ndị ntorobịa ụfọdụ na-eche na ha amaghị mma n’ihi na ha dị gịrịgịrị. Tụlee ụfọdụ aro ndị bara uru pụrụ inyere ndị na-eto eto aka ịnagide ya.
“Egwuregwu Ndị Dị Ize Ndụ”—Ì Kwesịrị Ime Ha? 18
Gịnị ka Bible na-ekwu banyere nke a?