Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g00 7/8 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
  • Teta!—2000
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mgbidi Ndị Na-egbochi Nkwurịta Okwu
    Teta!—1996
  • Mụmụọ Ọnụ Ọchị—Ọ Baara Gị Uru!
    Teta!—2000
  • Ike nke Mmụmụ Ọnụ Ọchị
    Teta!—2003
  • Ndụ Ọ̀ Na-abụwanye Ihe A Na-ejighi Akpọrọ Ihe?
    Teta!—2000
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2000
g00 7/8 p. 1-2

Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a

July 8, 2000

Ndụ Ọ̀ Bụ Ihe A Na-ejighị Nnọọ Akpọrọ Ihe?

N’afọ ndị na-adịbeghị anya gara aga o yiri ka ndị na-eto eto hà azụlitewo “àgwà agụghị ọnwụ n’oké ihe.” Olee ihe ndị na-akpata ya? È nwere ihe ngwọta dịnụ?

3 Ndụ Ọ̀ Na-abụwanye Ihe A Na-ejighi Akpọrọ Ihe?

5 Olee Otú E Si Akwalite “Àgwà Agụghị Ọnwụ n’Oké Ihe”?

8 Inyere Ndị Ntorobịa Aka Izere “Àgwà Agụghị Ọnwụ n’Oké Ihe”

14 M̀ Kwesịrị Ibi ná Mba Ọzọ?

22 Ònye Bụ Onye Ozi?

24 Ihe Ize Ndụ nke Ịrịọ Maka Mbupụtụ

26 Akụkọ Banyere Osimiri Abụọ

30 Ịṅụ Ọgwụ Aspirin Kwa Ụbọchị—M̀ Kwesịrị Ka Ọ̀ Bụ na M Kwesịghị?

32 “Otú o si akọwa ihe na-amasị m”

Mụmụọ Ọnụ Ọchị—Ọ Baara Gị Uru! 11

Ịmụmụ ọnụ ọchị ọ̀ pụrụ ịgbanwe ụzọ i si adị ndụ kwa ụbọchị?

Mgbe Oké Ifufe Kwụsịrị—Ọrụ Enyemaka na France 17

Gụọ banyere ihe e mere iji nyere ọtụtụ ndị aka ịnagide mbibi nke oké ifufe kasị njọ feworo na France eri ihe karịrị afọ 300 gara aga.

[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]

AP Photo/Laura Rauch

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya