Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
August 8, 2000
Mgbaasị—Ọ̀ Na-enye Aka Ka Ọ Na-emerụ Ahụ?
N’ihi gịnị ka ọtụtụ ndị n’ụwa nile jiworo chigharịkwuru mgbaasị? Ọ̀ dị ize ndụ? Ọ bụrụ otú ahụ, olee otú ị pụrụ isi chebe onwe gị?
3 N’ihi Gịnị Ka Ọtụtụ Ndị Ji Nwee Mmasị ná Mgbaasị?
4 Ihe Mere I Ji Kwesị Izere Mgbaasị
14 Ị̀ Maara?
15 Okpete—Ahịhịa Kasịnụ n’Ahịhịa Nile
19 Oge Ò Ruwo Ịzụta Àkwà Ọhụrụ?
27 Patmọs—Àgwàetiti nke Apọkalips
30 Ikiri Ụwa
31 Eziokwu E Zochiri Ruo Afọ 50—N’ihi Gịnị?
32 Ịzụlite Ụmụaka Ịkpa Ezi Àgwà—N’ụzọ Dị Aṅaa?
Asụsụ—Ihe Njikọ na Ihe Mgbochi nke Nkwurịta Okwu 9
Olee ebe asụsụ dị iche iche si malite? Olee otú ha pụrụ isi kwalite ma ọ bụ mebie mmekọrịta mmadụ na ibe ya?
Ịchọ Ahụ Mma—Mkpa Ọ Dị Iji Ezi Uche Mee Ihe