Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g01 2/8 p. 15
  • Mgbe I Nwere Oké Nsogbu Ahụ Ike

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mgbe I Nwere Oké Nsogbu Ahụ Ike
  • Teta!—2001
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ọrịa Na-adịghị Ala Ala—Nsogbu Ezinụlọ
    Teta!—2000
  • Inwekarị Oké Mmetụta Uche
    Teta!—2001
  • Otú Ezinụlọ Ga-esi Nagide Ọrịa Na-adịghị Ala Ala
    Teta!—2000
  • Baịbụl Ò Nwere Ike Inyere M Aka Ma Ọ Bụrụ na M Na-arịa Ọrịa Na-anaghị Ala Ala?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2001
g01 2/8 p. 15

Mgbe I Nwere Oké Nsogbu Ahụ Ike

“Ọ kụghasịrị m ahụ.”—John, mgbe ọ matasịrị na ya nwere ọrịa na-akwarụ mmadụ.

“Ụjọ tụrụ m.”—Beth, mgbe ọ matasịrị otú nsogbu ahụ ike ya siruru n’ike.

ỊMATA na ị na-arịa ọria na-adịghị ala ala, nke pụkwara ịkwarụ gị ma ọ bụ na mmerụ ahụ i nwere n’ihe ọghọm ga-ebibi ahụ ike gị kpam kpam bụ otu n’ime ihe ndị kasị akpata nhụjuanya ná ndụ. Ma à kọọrọ gị banyere ọrịa ahụ na-arịa gị n’ọfịs dọkịta bụ́ nke dị jụụ ma ọ bụ na ị nọ n’ọnụ ụlọ ọnọdụ mberede mata ihe ị na-arịa, ọ pụrụ ịdị gị ka ọ bụghị eziokwu. Ọ dịghị ihe ọ bụla ná ndụ na-akwadebe gị ịnagide oké mmetụta uche ị ga-enwe mgbe nsogbu ahụ ike siri oké ike jidere gị.

Iji nweta ihe ọmụma pụrụ inyere ndị dara oké ọrịa na nso nso a aka, Teta! gbara ọtụtụ ndị nọ ná mba dị iche iche ajụjụ ọnụ bụ́ ndị nweworo ihe ịga nke ọma ruo ọtụtụ afọ n’ịnagide ọrịa na-adịghị ala ala na-akpata ọrụsị. A gwara ha ka ha kwuo ihe bụ uche ha banyere ajụjụ ndị dị ka: Mmetụta ndị dị aṅaa ka i nwere? Gịnị nyeere gị aka ịnagide nsogbu ahụ ma nweghachi obi iru ala? Ihe ndị dị aṅaa ka i mere iji nwetatụ onwe gị? E wepụtara ihe ọmụma e nwetara n’ajụjụ ọnụ ndị a nakwa nchọpụta ụfọdụ ndị nchọpụta mere bụ́ ndị na-amụ banyere mmetụta nke ọrịa ndị na-adịte aka, maka abamuru nke ndị nwere oké nsogbu ahụ ike ugbu a.a

[Ihe e dere n’ala ala peeji]

a Ọ bụ ezie na e dere usoro isiokwu a karịsịa maka ndị ọrịa ma ọ bụ ndị nwere nkwarụ, usoro isiokwu bụ́ “Ọrịa Na-adịghị Ala Ala—Ịnagide Ya Dị Ka Ezinụlọ” (Teta! nke June 8, 2000) nwere ihe ọmụma e dere karịsịa maka ndị na-elekọta ndị ọrịa.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya