Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g 7/08 p. 31
  • Olee Ihe Ị Ga-aza?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Ihe Ị Ga-aza?
  • Teta!—2008
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Ihe Nrọ A Pụtara?
  • Site na Magazin A
  • Ònye So n’Ezinụlọ Jizọs?
  • AZỊZA
  • Olee Ihe Ị Ga-aza?
    Teta!—2008
  • Olee Ihe Ị Ga-aza?
    Teta!—2009
  • Mbibi E Bibiri Sọdọm na Gọmọra
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
  • Ihe Ezinụlọ Ga-atụle
    Teta!—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2008
g 7/08 p. 31

Olee Ihe Ị Ga-aza?

Olee Ihe Nrọ A Pụtara?

Gụọ akụkọ Baịbụl dị na Daniel 2:25-45 ma zaa ajụjụ ndị dị n’okpuru ebe a.

1. Olee ụdị ọla anọ e ji kpụọ ihe oyiyi ahụ?

․․․․․

․․․․․

․․․․․

․․․․․

2. Olee ihe ndị ọla ndị ahụ nọchiri anya ha?

․․․․․

3. Olee ihe mere ihe oyiyi ahụ?

․․․․․

4. Olee ihe nọchiri anya ihe oyiyi ahụ, ihe ahụ ọ dịrukwaranụ afọ ole?

․․․․․

․․․․․

IHE A GA-EKWURỊTA:

Olee otú akụkọ a si gosi na Daniel bụ onye dị umeala n’obi? Ya bụrụ na ị rụrụ otu ọrụ nke ọma ma ọ bụ nwee nkà ụfọdụ, olee ihe mere i kwesịrị iji dị umeala n’obi?

Site na Magazin A

Zaa ajụjụ ndị a, ma denye amaokwu Baịbụl ndị na-adịghị na ha.

PEEJI NKE 7 Olee ihe ndị di na nwunye kwesịrị izere? Jems 1:․․․

PEEJI NKE 9 Olee ihe di na nwunye kwesịrị ilekwasị anya na ya? Ndị Filipaị 2:․․․

PEEJI NKE 15 Olee ihe Chineke gwara ndị ohu ya ka ha zere? Diuterọnọmi 18:․․․

PEEJI NKE 25 Ya bụrụ na onye na-eto eto abụghị naanị onye na-anụ anụ kama onye na-eme ya eme, olee ihe ọ ga-enwe? Jems 1:․․․

Ònye So n’Ezinụlọ Jizọs?

Tụlee ihe ndị e depụtara iji nyere gị aka. Gụọ amaokwu Baịbụl ndị e depụtara. Denyezie aha kwesịrị ekwesị n’ohere e wepụtara.

5. ․․․․․

IJI NYERE GỊ AKA: Nwa nwa m ghọrọ eze nke abụọ nke Izrel.

Gụọ 1 Samuel 16:13, 14; 1 Ihe E Mere 2:12-15.

6. ․․․․․

IJI NYERE GỊ AKA: Aịzaya buru amụma na otu n’ime ụmụ ụmụ m “ga-eguzo ọtọ dị ka ihe mgbaàmà dịịrị ndị dị iche iche.”

Gụọ Aịzaya 11:10.

7. ․․․․․

IJI NYERE GỊ AKA: E ji ịrụ ngwá egwú mara m.

Gụọ 2 Ihe E Mere 7:6.

AZỊZA

1. Ọlaedo, ọlaọcha, ọla kọpa, ígwè.

2. Alaeze anọ.

3. E gweriri ya.

  4. Alaeze Chineke; ọ dịruru mgbe ebighị ebi.

5. Obed.—Luk 3:31, 32.

6. Jesi.—Luk 3:32.

7. Devid.—Luk 3:31.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya