Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g 1/11 p. 21
  • Ihe Ezinụlọ Ga-atụle

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ezinụlọ Ga-atụle
  • Teta!—2011
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Ihe Na-adịghị n’Ihe Osise A?
  • GỊNỊ KA Ị MA BANYERE MATIU ONYEOZI?
  • SITE NA MAGAZIN A
  • AZỊZA
  • Ihe Ezinụlọ Ga-atụle
    Teta!—2010
  • Ihe Ezinụlọ Ga-atụle
    Teta!—2010
  • Olee Ihe Ị Ga-aza?
    Teta!—2008
  • Ihe Ezinụlọ Ga-atụle
    Teta!—2010
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2011
g 1/11 p. 21

Ihe Ezinụlọ Ga-atụle

Olee Ihe Na-adịghị n’Ihe Osise A?

Gụọ Daniel 6:1-24. Lezie anya n’ihe osise ahụ. Olee ihe ndị na-adịghị na ya? Dee ihe ndị ị chọpụtara n’okpuru ebe a, senyezie ihe ndị ahụ na-adịghị na ya ma tee ya kreyọn.

1. ․․․․․

2. ․․․․․

IHE A GA-EKWURỊTA:

Gịnị mere e ji tụba Daniel n’ebe a? Ò nwetụla mgbe ị tara ahụhụ maka na i mere ihe dị mma? Kọọ ihe merenụ. Olee uru ime ihe dị mma bara, ọ sọgodị ya ya bụrụ na ọ ga-eme ka anyị taa ahụhụ?

IJI NYERE GỊ AKA: Gụọ 1 Pita 2:19-21.

GỊNỊ KA Ị MA BANYERE MATIU ONYEOZI?

3. Olee aha ọzọ e ji mara Matiu?

IJI NYERE GỊ AKA: Gụọ Matiu 9:9; Mak 2:14.

․․․․․

4. Olee ihe Matiu hapụrụ ka o nwee ike bụrụ onye na-eso ụzọ Jizọs?

IJI NYERE GỊ AKA: Gụọ Luk 5:27, 28.

․․․․․

IHE A GA-EKWURỊTA:

Olee ihe ụfọdụ i nwere ike ịhapụ ma ọ bụrụ na ị chọrọ ịbụ onye na-eso ụzọ Jizọs? Olee ụfọdụ ngọzi ndị ị ga-enweta?

IJI NYERE GỊ AKA: Gụọ Mak 10:28-30.

SITE NA MAGAZIN A

Zaa ajụjụ ndị a, ma denye amaokwu Baịbụl ndị na-adịghị na ya.

PEEJI NKE 14 Ọ dịghị onye ọ bụla ga-abịakwute Nna ma ọ́ bụghị site n’onye? Jọn 14:________

PEEJI NKE 15 Olee ndị anyị kwesịrị ikpe ekpere maka ha? Jems 5:________

PEEJI NKE 16 Gịnị ka anyị kwesịrị ikpebi? 1 Ndị Kọrịnt 9:________

PEEJI NKE 18 Gịnị ga-eme ma ọ bụrụ na i chere mgbe ifufe kwụsịrị tupu i mee ihe i kwesịrị ime? Ekliziastis 11:________

AZỊZA

1. Ọdụm.

2. Mmụọ ozi.

3. Livaị.

4. Ọ hapụrụ ihe niile.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya