Ihe Ndị Ọzọ Ga-enyere Ndị Nne Na Nna Aka
Anyị ma na ị chọpụtara na ihe ndị e kwuru n’akwụkwọ a si na Baịbụl. Baịbụl na-agwa anyị ihe kacha mma ga-abara onye ọ bụla nọ n’ezinụlọ uru. Ihe ndị Baịbụl kwuru ga-enyere mmadụ aka ịna-eche echiche nke ọma na ịna-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị.—Ilu 1:1-4.
BAỊBỤL ZAKWARA AJỤJỤ NDỊ DỊ EZIGBO MKPA, DỊ KA:
Gbalịa leba anya n’ihe dị na Baịbụl ka i jiri anya gị hụ azịza ajụjụ ndị a na azịza ajụjụ ndị ọzọ. Gaa na jw.org/ig ka i lee vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?