Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • gf ihe ọmụmụ 14 p. 22-23
  • Ndị Enyi Chineke Na-Ezere Ihe Dị Njọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndị Enyi Chineke Na-Ezere Ihe Dị Njọ
  • Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Omume Ndị Chineke Kpọrọ Asị
    Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
  • Gịnị Ka Anyị Ga-eme Ka Obi Na-atọ Chineke Ụtọ?
    Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Nkebi nke 13
    Gee Chineke Ntị
  • “Oge Ịhụ Mmadụ n’Anya na Oge Ịkpọ Mmadụ Asị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!
gf ihe ọmụmụ 14 p. 22-23

IHE ỌMỤMỤ NKE 14

Ndị Enyi Chineke Na-ezere Ihe Dị Njọ

Setan na-anwa ndị mmadụ ime ihe ndị dị njọ. Ọ dị mkpa ka onye chọrọ ịbụ enyi Chineke kpọọ ihe Jehova kpọrọ asị asị. (Abụ Ọma 97:10) Lee ụfọdụ n’ime ihe ndị enyi Chineke na-ezere:

Ihe ndị Jehova kpọrọ asị bụ, ịkwa iko, ịṅụbiga mmanya ókè, ite afọ ime, izu ohi, ịgha ụgha, iwe ọkụ, na ịgba chaa chaa

Mmehie mmekọahụ. “Gị akwala iko.” (Ọpụpụ 20:14) Inwe mmekọahụ tupu alụmdi na nwunye dịkwa njọ.—1 Ndị Kọrint 6:18.

Ịṅụbiga mmanya ókè. “Ndị na-aṅụbiga mmanya ókè . . . agaghị eketa alaeze Chineke.”—1 Ndị Kọrint 6:10.

Igbu Ọchụ, Isikwopụ Afọ Ime. “Gị egbula mmadụ.”—Ọpụpụ 20:13.

Izu ohi. “Gị ezula ohi.”—Ọpụpụ 20:15.

Ịgha ụgha. Jehova kpọrọ “ire okwu ụgha” asị.—Ilu 6:17.

Ime Ihe Ike na Iwe A Na-achịkwaghị Achịkwa. “Onye na-ahụ ihe ike n’anya ka [Jehova] na-akpọ asị.” (Abụ Ọma 11:5) “Ọrụ nile nke anụ ahụ [gụnyere] . . . ọnụma.”—Ndị Galetia 5:19, 20.

Ịgba Chaa Chaa. ‘Ka unu na onye ọ bụla ghara imekọ ihe bụ́ onye anyaukwu.’—1 Ndị Kọrint 5:11.

Ịkpọasị Agbụrụ na nke Ebo. “Na-ahụnụ ndị iro unu n’anya, na-ekpekwa ekpere nye ndị na-esogbu unu.”—Matiu 5:43, 44.

Ihe ndị Chineke na-agwa anyị bụ maka ọdịmma anyị. Ọ naghị adị mfe mgbe nile izere ime ihe ọjọọ. Site n’enyemaka Jehova na site n’enyemaka nke Ndịàmà ya, ị pụrụ izere ime ihe ndị na-adịghị amasị Chineke.—Aịsaịa 48:17; Ndị Filipaị 4:13; Ndị Hibru 10:24, 25.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya