Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yp2 p. 12-13
  • Okwu Nwoke na Nwaanyị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Okwu Nwoke na Nwaanyị
  • Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Mgbe Mụ na Onye Na-abụghị Nwoke Ma Ọ Bụ Nwanyị Ibe M Nwere Ike Ịmalite Kpawa?
    Teta!—2007
  • Àchọwala M Ịlụ Di Ma Ọ Bụ Nwunye?
    Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2
  • Mụ na Ya Ọ̀ Bụ Enyi Nkịtị Ka Ò Nwere Ihe Ọzọ M Bu n’Obi?—Nkebi nke Abụọ
    Teta!—2012
  • Gịnị Ma Ọ Bụrụ na Ndị Mụrụ M Echee na Mụ Etorubeghị Ime Mkpapụ?
    Teta!—2001
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2
yp2 p. 12-13

NKEBI NKE 1

Okwu Nwoke na Nwaanyị

Ọ bụrụ na ị hụ ka nwa okoro na nwa agbọghọ jidere ibe ha aka na-aga na paseeji ụlọ akwụkwọ n’oge a na-anaghị amụ ihe, olee otú ọ ga-adị gị?

□ Agaghị m achọ ịma

□ Ọ ga-adịtụ m ka m bụrụ ha

□ Ọ ga-adị m nnọọ ka m bụrụ ha

Ọ bụrụ na gị na ndị enyi gị nọ na-ele fim, gị ahụ na onye nke ọ bụla n’ime ha na enyi ya nwoke ma ọ bụ enyi ya nwaanyị nọ, ma o nweghị onye gị na ya nọ, olee otú ọ ga-adị gị?

□ Ọ gaghị agbasa m

□ Ọ ga-agbakasị m ahụ́

□ Ọ ga-adị m ka m bụrụ ha

Ọ bụrụ na ezigbo enyi gị amalite inwe mmasị n’ebe onye na-abụghị nwoke ma ọ bụ nwaanyị ibe ya nọ, ya na onye ahụ amalite ịkpa, olee otú ọ ga-adị gị?

□ Obi ga-adị m ụtọ

□ Ọ ga-adịtụ m ka m bụrụ ha

□ Ọ ga-ewe m iwe

Nwa okoro na nwa agbọghọ, nwa agbọghọ na nwa okoro. Ha nọ n’ebe ọ bụla i lere anya—n’ụlọ akwụkwọ, n’okporo ámá, n’ahịa. Mgbe ọ bụla ị hụrụ ha, inwe enyi nwoke ma ọ bụ enyi nwaanyị agụsiwe gị agụụ ike. Ma ị̀ chọwala ịlụ di ma ọ bụ nwunye? Ọ bụrụ na ị chọwala, olee otú ị ga-esi chọta onye ihe ga-adabara gị na ya? Ọ bụrụ na ị chọta, olee otú ị ga-esi mee ka unu ghara ime omume rụrụ arụ mgbe unu na-akpa? Isi nke 1 ruo nke 5 ga-enyere gị aka ịza ajụjụ ndị a.

[Foto juru ihu peeji nke 12 na nke 13]

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya