Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yp2 p. 50
  • Onye M Ga-eṅomi—Josef

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Onye M Ga-eṅomi—Josef
  • Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Olee Otú M Ga-esi Mee Oké Ihe Ọjọọ A?”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
  • O Chebere Ezinụlọ Ya, Gbooro Ha Mkpa Ha ma Rubere Chineke Isi Ruo Ọnwụ
    Ṅomie Okwukwe Ha
  • Otu Ohu nke Rubeere Chineke Isi
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • “Ànọ M n’Ọnọdụ Chineke?”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2
yp2 p. 50

Onye M Ga-eṅomi—Josef

Josef nọ n’ọnọdụ tara akpụ. Nwunye nna ya ukwu nyere ya nsogbu ọtụtụ ugboro ka ya na ya nwee mmekọahụ. Ugbu a, nwaanyị ahụ abịakwala ọzọ! Ma ọ nwataghị Josef. N’ezie, Josef amaghị ọnụ jijiji. Ọ gwara ya, sị: “Olee otú m ga-esi mee oké ihe ọjọọ a wee mehie Chineke?” Mgbe nwaanyị ahụ siri ọnwụ, ọbụna jide Josef, ihere emeghị Josef ịgba ọsọ. N’ezie, o si n’ụlọ ahụ gbapụ! Josef gosiri na ya na-akpa ezi àgwà.—Jenesis 39:7-12.

Mmadụ nwekwara ike ịgwa gị ka gị na ya nwee mmekọahụ mgbe agụụ mmekọahụ na-agụ gị. Ihe ga-enyere gị aka ịjụ abụghị naanị ijide onwe gị. Kama ọ bụ ịchọ ime ihe ga-adị Onye kere gị, bụ́ Jehova Chineke, mma. Leenụ, agụụ mmekọahụ gụrụ Josef, otú ahụ ọ na-agụkwa gị. Ma, o chetụdịghị echiche ime ihe ahụ na-agụ ya n’ụzọ ga-akpasu Onye kere ya iwe. N’otu aka ahụ, o kwesịrị ido gị anya na omume rụrụ arụ na-ewe Chineke iwe, na-akpatakwa obi mgbawa n’ikpeazụ. N’ihi ya, gbalịsie ike ịmụta omume ọma ma na-eme ya dị ka Josef.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya