Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yp2 p. 287
  • Onye M Ga-eṅomi—Esaf

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Onye M Ga-eṅomi—Esaf
  • Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ụba Ihe Onwunwe Pụrụ Itinye Okwukwe Gị N’ule
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • Otú E Si Anagide Mmetụta Ndị Na-ezighị Ezi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • Jehova Bụ Òkè M
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Ndị Kraịst—Jirinụ Ụdị Ndị Unu Bụ Na-akpa Nganga!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2
yp2 p. 287

Onye M Ga-eṅomi—Esaf

O nwere mgbe ihe siiri Esaf ike. Ọ hụrụ ka ndị niile gbara ya gburugburu na-emebi iwu Chineke, ya adị ya ka o nweghị ihe na-eme ha! N’ihi ya, Esaf malitere iche na ọ baghị uru ịgbalịwa ime ihe dị Chineke mma. O kwuru, sị: “N’ezie, ọ bụ n’efu ka m meworo ka obi m dị ọcha, kwọọkwa aka m iji gosi na aka m dị ọcha.” Ma mgbe Esaf chesiri echiche ike, ọ gbanwere obi ya. Ọ ghọtara na obi ụtọ ọ bụla ha nwere anaghị adịte aka. Gịnị ka Esaf mechara kwuo? Ọ bụkuru Jehova abụ, sị: “Ọ dịghị ihe ọzọ na-enye m obi ụtọ n’ụwa ma e wezụga gị.”—Abụ Ọma 73:3, 13, 16, 25, 27.

Ma eleghị anya, i cheela mgbe ụfọdụ na ọ baghị uru ime ihe Chineke kwuru. Ma, mee ihe Esaf mere, leruo anya ala. Chee echiche banyere ọnọdụ ndị mebiri iwu Jehova. Hà nwere udo n’ezie? Ò meela ka ha nwee obi ụtọ nke ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ebe Chineke nọ na-enweghị? Ọ bụrụ na i chebara ya echiche nke ọma, o doro anya na ọ ga-emetụ gị n’obi ikwu ihe Esaf kwuru. Ọ sịrị: “Ịbịaru Chineke nso dị m mma.”—Abụ Ọma 73:28.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya