Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 117
  • A Ga-akụziri Anyị Ihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • A Ga-akụziri Anyị Ihe
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Ga-akụziri Anyị Ihe
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Soro Chineke Na-eje Ije!
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Soro Chineke Na-eje Ije
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Abụ Ọhụrụ
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 117

Abụ nke 117

A Ga-akụziri Anyị Ihe

Nke E Biri Ebi

(Aịzaya 50:4; 54:⁠13)

1. Jir’obi ụtọ bịa mụọ banyere Jehova.

’Mụọ nsọ sịrị, “Bịa ṅụọ ’miri nke ndụ.”

Chineke n’enye ezi ntụziaka.

A g’enyeju ndị chọr’eziokwu afọ.

2. K’anyị ghar’ịhapụ nzukọ anyị ọbụla,

A g’akụzir’any’ihe zir’ezi.

N’ebe a ’mụọ nsọ dị, n’eb’ụmụnna nọ,

K’a n’agb’anyị ume ije ije n’ìhè.

3. Ịnụ abụ otuto n’agb’anyị ezi ume!

Olu ndị e zir’ihe n’atọ anyị ụtọ!

K’anyị n’ụmụnna n’ezukọ mgbe dum.

K’anyị na ha n’anọkwa mgbe niile.

(Gụọkwa Hib. 10:​24, 25; Mkpu. 22:17.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya