Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 28
  • Abụ Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Abụ Ọhụrụ
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Abụ Ọhụrụ
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Lee Ndụ Ebighị Ebi
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • I Nyere Anyị Ọkpara Gị
    Bụkuo Jehova Abụ—Abụ Ọhụrụ
  • Lee Ndụ Ebighị Ebi!
    Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 28

Abụ nke 28

Abụ Ọhụrụ

Nke E Biri Ebi

(Abụ Ọma 98)

1. Bụkuo Chineke Abụ otuto dị ọhụrụ.

Kọọ ihe ukwu o mere Na ndị ọ g’eme.

Toonụ ike ya; Ọ bụ Chinek’onye mmeri.

Mgbe ọ n’ekp’ikpe, Ikpe ya zir’ezi.

(KORỌS)

Bụọ abụ!

Bụọ abụ ọhụrụ nke a!

Bụọ abụ!

Jehova bụ Ez’anyị.

2. Tikuo Chineke, Bụ́ Eze anyị, mkpu ọṅụ!

Too ya, sọpụrụ ya; Bụkuo y’abụ ọṅụ.

Sor’ìgwè mmadụ Bụkuo Onyenw’anyị abụ.

Jir’ụbọ na opi bụọ abụ otuto ya.

(KORỌS)

Bụọ abụ!

Bụọ abụ ọhụrụ nke a!

Bụọ abụ!

Jehova bụ Ez’anyị.

3. Ka osimiri N’ihe dum dị na ya too Jaa.

So ih’e kere n’ụwa Bụsie abụ ọṅụ ike.

Ka ala ṅụrịa, K’osimiri kụọkwa aka.

K’ugw’ukwu n’ugwu nta Bụọ abụ otuto ya.

(KORỌS)

Bụọ abụ!

Bụọ abụ ọhụrụ nke a!

Bụọ abụ!

Jehova bụ Ez’anyị.

(Gụọkwa Ọma 96:1; 149:1; Aịza. 42:10.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya