Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 104
  • Soro M Too Jaa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Soro M Too Jaa
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Soro M Too Jaa
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Toonụ Jaa n’Ihi Ọkpara Ya O Tere Mmanụ
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Toonu Jehova Maka Alaeze Ya
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Toonụ Jehova Chineke Anyị
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 104

Abụ nke 104

Soro M Too Jaa

Nke E Biri Ebi

(Abụ Ọma 146:⁠2)

1. Soro m too Jaa;

Tosie y’ike!

O nyer’anyị ndụ, na ih’ọma.

A’yị n’eto ya

Mgbe niile.

O ji ’hụnanya n’egos’ike ya.

A’yị n’eto ya, n’ekwusa aha ya.

2. Soro m too Jaa.

Ọ n’egbo mkpa,

N’aza ekpere, n’enyeju anyị afọ.

Ọ n’eny’onye

Dara mb’ike;

’Mụọ ya n’enyere ndị dị umeal’aka.

A’yị n’eto ya; N’ekwusa ike ya.

3. Soro m too Jaa.

Chi anyị dị mma;

Ọ n’akasi anyị niile obi.

Ọ g’edozi

Nsogbu dum.

A’yị g’enwetangọzi Al’eze ya.

Bịanụ k’anyị jir’ọṅụ n’eto ya!

(Gụọkwa Ọma 94:​18, 19; 145:21; 147:1; 150:⁠2.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya