Ndekọ Oge
“Ná mmalite . . . ”
4026 T.O.A. E kere Adam
3096 Adam nwụrụ
2500 T.O.A.
2500 T.O.A.
2370 Iju mmiri malitere
2018 A mụrụ Ebreham
1943 Ọgbụgba ndụ Ebreham
1800 T.O.A.
1800 T.O.A.
1750 E rere Josef ka ọ bụrụ ohu
before 1613 A nwara Job
1600 T.O.A.
1600 T.O.A.
1513 Ụmụ Izrel si Ijipt pụta
1473 Jọshụa du ụmụ Izrel banye n’ala Kenan
1467 E meriri obodo niile bụ́ isi n’ala Kenan
1200 T.O.A.
1200 T.O.A.
1117 E tere Sọl mmanụ ịbụ eze
1070 Chineke kwere Devid nkwa inye ya Alaeze
1037 Sọlọmọn ghọrọ eze
1027 A rụchara ụlọ nsọ dị na Jeruselem
n’ihe dị ka 1020 E dechara Abụ Sọlọmọn
1000 T.O.A.
1000 T.O.A.
997 E kewara alaeze Izrel abụọ
n’ihe dị ka 717 E dechara akwụkwọ Ilu
700 T.O.A.
700 T.O.A.
607 E bibiri Jeruselem, dọrọ ndị Juu n’agha laa Babịlọn
539 Saịrọs meriri Babịlọn
537 Ndị Juu a dọọrọ n’agha laghachiri Jeruselem
455 T.O.A. A rụziri mgbidi Jeruselem;
izu 69 ndị bụ́ ihe atụ malitere
455 T.O.A. Izu 69 ndị bụ́ ihe atụ malitere
Mgbe 443 T.O.A. gachara, Malakaị dechara akwụkwọ amụma ya
n’ihe dị ka 2 T.O.A. A mụrụ Jizọs
1 T.O.A.
cheta: E nweghị afọ dị n’agbata 1 T.O.A. na 1 O.A.
1 O.A.
29 O.A. E mere Jizọs baptizim
29 O.A. Jizọs malitere ikwusa banyere Alaeze Chineke
31 Jizọs họọrọ ndịozi iri na abụọ ya;
zie Ozizi Elu Ugwu
32 Jizọs kpọlitere Lazarọs n’ọnwụ
Naịsan 1, 33 O.A.
Naịsan 1, 33 O.A. (Naịsan dabara n’agbata ọnwa Mach na Eprel)
Naịsan 14 A kpọgidere Jizọs n’osisi
Naịsan 16 A kpọlitere Jizọs n’ọnwụ
Naịsan 30, 33 O.A.
Naịsan 30, 33 O.A.
Sivan 6, 33 Pentikọst; a wụsara ndị na-eso ụzọ Jizọs
mmụọ nsọ (Saịvan dabara n’agbata
May na June)
36 Kọniliọs ghọrọ Onye Kraịst
n’ihe dị ka 47-48 Njem ikwusa ozi ọma mbụ Pọl gara
n’ihe dị ka 49-52 Njem ikwusa ozi ọma nke abụọ Pọl gara
n’ihe dị ka 52-56 Njem ikwusa ozi ọma nke atọ Pọl gara
60 O.A.
60 O.A.
Pọl nọ n’ụlọ mkpọrọ na Rom dee akwụkwọ ozi ụfọdụ
61 O.A.
61 O.A.
tupu 62 Jems nwanne Jizọs dere akwụkwọ ozi ya
66 Ndị Juu nupụụrụ ọchịchị Rom isi
70 Ndị Rom bibiri Jeruselem na ụlọ nsọ ya
71 O.A.
71 O.A.
n’ihe dị ka 96 Jọn dere Mkpughe
n’ihe dị ka 100 O.A. Onyeozi ikpeazụ bụ́ Jọn nwụrụ