Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ll akụkụ 1 p. 4-5
  • Olee Otú Anyị Si Ege Chineke Ntị?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Otú Anyị Si Ege Chineke Ntị?
  • Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nkebi nke 1
    Gee Chineke Ntị
  • Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Nkà nke Iji Ịhụnanya Ege Ntị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
ll akụkụ 1 p. 4-5

NKEBI NKE 1

Olee Otú Anyị Si Ege Chineke Ntị?

Chineke si na Baịbụl agwa anyị okwu. 2 Timoti 3:16

Ebe Jehova si n’ocheze ya dị n’eluigwe jiri mmụọ nsọ ya na-agwa ndị dere Baịbụl ihe ha ga-ede

Ezi Chineke gwara ndị mmadụ ka ha dee uche ya n’otu akwụkwọ dị nsọ. Aha akwụkwọ ahụ bụ Baịbụl. Ọ bụ ebe e dere ozi dị mkpa Chineke chọrọ ka ị mata.

Chineke ma ihe ga-akacha baara anyị uru. Ọ bụ ya na-enye anyị amamihe. I gee ya ntị, ị ga-enweta ezi amamihe.—Ilu 1:5.

Baịbụl dị n’asụsụ dị iche iche. Ebe otu nwoke na-agụ Baịbụl n’asụsụ ya

Chineke chọrọ ka mmadụ niile nọ n’ụwa gụọ Baịbụl. E nwere ya ugbu a n’ọtụtụ asụsụ.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ige Chineke ntị, i kwesịrị ịgụ Baịbụl ma ghọta ya.

Ndị mmadụ na-amụ banyere Chineke n’ebe niile. Matiu 28:19

Ebe Onyeàmà Jehova na-agụrụ otu nwoke Baịbụl, mechaa mụwara ya ihe

Ndịàmà Jehova nwere ike inyere gị aka ịghọta ihe Baịbụl na-ekwu.

Ha na-akụziri ndị mmadụ eziokwu banyere Chineke n’ụwa niile.

Ebe a na-amụ ihe n’Ụlọ Nzukọ Alaeze Ndịàmà Jehova

Ị gaghị akwụ ụgwọ ọ bụla maka ihe ha ga-akụziri gị. I nwekwara ike ịmụ banyere Chineke n’Ụlọ Nzukọ Alaeze Ndịàmà Jehova dị n’ebe i bi.

  • Okwu Chineke bụ eziokwu.​—Jọn 17:17.

  • Gịnị mere anyị ga-eji tụkwasị Chineke obi?​—Ọnụ Ọgụgụ 23:19.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya