Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ll akụkụ 11 p. 24-25
  • Jehova Ọ̀ Na-anụ Ekpere Anyị?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Ọ̀ Na-anụ Ekpere Anyị?
  • Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịbịaru Chineke Nso n’Ekpere
    Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
  • Chineke Meere Anyị Ihe Ọma Kwe Ka Anyị Na-ekpegara Ya Ekpere
    Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
  • Ekpere Ga-enyere Gị Aka Ịbịaru Chineke Nso
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Banyere Ekpere Chineke Na-anụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
ll akụkụ 11 p. 24-25

NKEBI NKE 11

Jehova Ọ̀ Na-anụ Ekpere Anyị?

Chineke na-anụ ekpere anyị. 1 Pita 3:12

Ocheze Jehova dị n’eluigwe

Jehova bụ “Onye na-anụ ekpere.” (Abụ Ọma 65:2) Ọ chọrọ ka anyị na-agwa ya ihe dị anyị n’obi.

Ebe otu nwoke na-ekpe ekpere

Na-ekpegara naanị Jehova ekpere.

  • Jizọs kụziiri anyị otú anyị ga-esi na-ekpe ekpere.—Matiu 6:9-15.

  • Ole ndị ka Chineke na-anụ ekpere ha?—Abụ Ọma 145:18, 19.

E nwere ọtụtụ ihe anyị nwere ike ịrịọ Chineke n’ekpere. 1 Jọn 5:14

Ebe Jizọs na otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ nọ n’Alaeze

Kpee ekpere ka e mee uche Chineke n’ụwa dị ka a na-eme ya n’eluigwe.

Na-ekpe ekpere n’aha Jizọs. Ime otú ahụ na-egosi na obi dị gị ụtọ maka ihe o meere gị.

Onye Kraịst a tụkwasịrị Jehova obi na ọ ga-enyere ya na ezinụlọ ya aka ịna-eme ihe dị mma

Rịọ Jehova ka o nyere gị aka ka i mee ihe ziri ezi. I nwekwara ike ịrịọ ya ka o nye gị nri, ka o mee ka i nweta ọrụ, ụlọ, uwe, nakwa ka ahụ́ sie gị ike.

  • Jehova na-anụ ekpere ndị na-eme ihe ziri ezi.—Ilu 15:29.

  • Echegbula onwe gị.—Ndị Filipaị 4:6, 7.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya