Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ll akụkụ 14 p. 30-31
  • Olee Otú Ị Ga-esi Gosi na Ị Na-erubere Jehova Isi?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Otú Ị Ga-esi Gosi na Ị Na-erubere Jehova Isi?
  • Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nkebi nke 14
    Gee Chineke Ntị
  • M̀ Kwesịrị Inyefe Chineke Onwe M, E Meekwa M Baptizim?
    Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
  • “Nanị Gị Na-eguzosi Ike n’Ihe”
    Bịaruo Jehova Nso
  • Ịhụ Jehova n’Anya Ga-eme Ka I Mee Baptizim
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2020
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
ll akụkụ 14 p. 30-31

NKEBI NKE 14

Olee Otú Ị Ga-esi Gosi na Ị Na-erubere Jehova Isi?

Na-akwado Chineke. 1 Pita 5:6-9

Ebe Onye Kraịst na-ekweghị ka e nwee ihe ga-ejikọ ya na okpukpe ụgha na ndọrọ ndọrọ ọchịchị

Emela omenala ndị Baịbụl na-akwadoghị. Iji zere ime omenala ndị ahụ, ị ga-enwe obi ike.

Etinyela aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo; ọ dịghị akwado Jehova na Alaeze ya.

  • Jehova na-eche ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche.—Abụ Ọma 97:10.

Mee mkpebi ga-akacha abara gị uru, ya bụ, gee Chineke ntị. Matiu 7:24, 25

Ebe otu nwoke gara ọmụmụ ihe n’Ụlọ Nzukọ Alaeze na ebe Onyeàmà Jehova na-amụrụ ya Baịbụl

Gị na Ndịàmà Jehova na-akpa; ha ga-enyere gị aka ịbịaru Chineke nso.

Nọgide na-amụ banyere Chineke. Jisiekwa ike na-edebe iwu ya.

Ebe otu nwoke na-enyefe Jehova onwe ya n’ekpere, emechaa mee ya baptizim

Ọ bụrụ na okwukwe gị sie ike, i kwesịrị inyefe Jehova onwe gị, e meekwa gị baptizim.—Matiu 28:19.

Gee Chineke ntị. Na-agụ Baịbụl, gwakwa Ndịàmà Jehova ka ha nyere gị aka ka ị ghọta Baịbụl. Na-emekwa ihe ị na-amụta. Ọ bụrụ na i mee ihe ndị ị mụtara, ị ga-adị ndụ ebighị ebi.​—Abụ Ọma 37:29.

  • Chegharịa, a ga-agbaghara gị mmehie gị.—Ọrụ Ndịozi 3:19.

  • Na-eje ije n’ụzọ ahụ nke na-eduba ná ndụ.—Matiu 7:13, 14.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya