Isi nke 1
Ònye kere ụwa?
Ònye kere oké osimiri?
Ònye kere mụ na gị?
Ònye kere urukurubụba na nku ya mara mma?
Jehova Chineke kere ihe niile.
IHE NNE MA Ọ BỤ NNA GA-EME
Gụọrọ nwa gị:
Gwa nwa gị ka o gosi gị:
Kpakpando Azụ̀ Anyanwụ
Ụgbọ mmiri Ụmụaka Ụlọ
Oké osimiri Urukurubụba
Jụọ nwa gị:
Gịnị bụ aha Chineke?
Ebee ka Jehova bi?
Olee ihe ndị Jehova kere?
[Foto ndị dị na peeji nke 4, 5]