Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lfb p. 136-137
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 10

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 10
  • Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Okwukwe Ha Lanarịrị Ule Siri Ike
    Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel!
  • Ònye Bụ Chi Gị?
    Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ
  • Ha Ekweghị Akpọ Isi Ala
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Ha Akpọghị Isiala
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
lfb p. 136-137
Ebe eze Ahazuirọs na-esetịrị Esta nwunye ya mkpanaka ya

Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 10

Jehova bụ Eze kachanụ ma n’eluigwe ma n’ụwa. Ihe o kwuru na-eme, ọ ga na-emekwa ruo mgbe ebighị ebi. Dị ka ihe atụ, ọ napụtara Jeremaya n’olulu a tụbara ya ka ọ nọrọ nwụọ. Ọ napụtakwara Shedrak, Mishak, na Abednego mgbe a tụbara ha ná nnukwu ọkụ a kwanyere, napụtakwa Daniel n’olulu ọdụm. Jehova chebere Esta ka o si n’aka ya napụta ndị obodo ya niile. Ọ gaghị ekwe ka ihe ọjọọ dịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ihe ndị e kwuru na Baịbụl gbasara otu nnukwu ihe a kpụrụ akpụ na otu nnukwu osisi Nebukadneza rọrọ ná nrọ gosiri na Alaeze Jehova ga-eme ka ihe ọjọọ niile kwụsị n’oge na-adịghị anya, chịakwa ụwa.

ISI IHE NKEBI A NA-AKỤZIRI ANYỊ

  • Alaeze Jehova kacha ọchịchị niile ike

  • Anyị kwesịrị ịna-eme ihe ziri ezi mgbe niile n’agbanyeghị ebe anyị nọ, otú Esta na Daniel mere

  • Tụkwasị Jehova obi gị niile ma nsogbu bịara gị, otú Jeremaya na Nehemaya mere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya