Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 17
  • “Achọrọ M”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Achọrọ M”
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Achọrọ M”
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Na-elekọtanụ Ụmụ Mgbei na Ndị Inyom Di Ha Nwụrụ ná Mkpagbu Ha
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • Ṅomie Ịhụnanya Chineke
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Jiri Ụmụnna Anyị Ndị Dara Ogbi Kpọrọ Ihe
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 17

ABỤ NKE 17

“Achọrọ M”

Nke E Biri Ebi

(Luk 5:13)

  1. 1. Jizọs Kraịst hụr’anyị n’anya.

    O si n’el’igwe bịa n’ụwa.

    Àgwà ya n’okwu ya

    Baar’anyị uru.

    O gborom-kpa ’madụ niile.

    Ọ gwọrọ ndị n’arị’ọrịa,

    Ndịo-gbi nan-dị kpur’ìsì.

    Ọ rụr’ọrụ Chineke nyere ya,

    Jir’obi ya sị: “Achọrọm.”

  2. 2. Kw’ụbọchị, anyị n’agbalị

    K’anyị n’eṅomi Jizọs Kraịst.

    Anyị hụn-dị ’madụ,

    Anyị n’agbalị

    Mee ka ha fewe Jehova.

    Ụmụnna nọrọ nán-sogbu,

    Anyị n’aga nyere h’aka.

    Nwaany’isim-kpe na nwam-gbei bịa rịọ gị,

    Biko, gwa ha, sị: “Achọrọm.”

(Gụọkwa Jọn 18:37; Efe. 3:19; Fil. 2:7.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya