Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 66
  • Na-ekwusa Ozi Ọma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-ekwusa Ozi Ọma
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Kwusaa Ozi Ọma
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Ndị Pụrụ Iche nke Chineke
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ndị Pụrụ Iche nke Chineke
    Bụkuo Jehova Abụ—Abụ Ọhụrụ
  • “Ozi Ọma”
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 66

ABỤ NKE 66

Na-ekwusa Ozi Ọma

Nke E Biri Ebi

(Mkpughe 14:6, 7)

  1. 1. Jehova chọrọ ka ’madụ niile mụta

    Eziokwu g’eme ka ha niile nwetan-dụ.

    O mere kan-dị ’madụ mata Mezaya.

    O chetara n’ụmụ ’madụ bụn-dịm-mehie.

    O kpebiri n’Ọkpara ya ga n’achịụ-wa,

    N’ọchịchị ya g’ebido n’el’igwe n’oge ya.

    Ọ g’eme kan-dịe tere ’manụ dịe-bube.

    Ọkpara ya g’alụkwa ha ka nwunye ya.

  2. 2. E bur’amụma n’anyị g’ekwus’oziọ-ma.

    Jehova chọrọ k’anyị n’ekwusa y’ugbua.

    Ndị ’mụ’ozi soa-nyị n’aga n’ekwusa ya.

    K’anyị n’aga n’ụlọ n’ụlọ n’ekwusa ya.

    K’anyị niile n’agbalị n’eto Chineke.

    Oziọ-ma bụọ-rụ kach’ọrụ niile dị n’ụwa.

    Anyị ga n’enw’ọṅụ n’anyị so n’ekwusa

    Oziọ-ma g’eme kan-dị ’madụ nwetan-dụ.

(Gụọkwa Mak 4:11; Ọrụ 5:31; 1 Kọr. 2:1, 7.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya