ABỤ NKE 83
Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ
Nke E Biri Ebi
1. Anyị n’aga n’ụlọ n’ụlọ
N’ezi oziA-l’eze.
N’ebe niile, anyị n’azụ
Atụrụ Jehova.
Anyị n’aga n’ụwa niile
N’agwa ’madụ niile
N’ọ bụ Jizọs bụE-ze n’achị
N’Al’eze Chineke.
2. Anyị n’aga n’ụlọ n’ụlọ
N’ekwusan-zọpụta
Kan-dị chọrọ bịa sor’anyị
N’akpọku Jehova.
Ma h’agaghị asọpụrụ
Onye ha n’amaghị.
Anyị g’aga n’ụlọ niile
Kụziere h’aha ya.
3. K’anyị gawa n’ụlọ n’ụlọ
N’ezi oziA-l’eze.
Ha g’ekpebi ma hà g’anụ
M’ọ bụkwanụ jụ ya.
M’anyị g’aga mee ka ha nụ
Ahan-sọ Chineke.
K’anyị n’aga n’ụlọ n’ụlọ
N’achọ atụrụ ya.